audio audioduration (s) 0.18 27 | speaker_id stringlengths 5 5 | text stringlengths 4 221 | language stringclasses 1
value | gender stringclasses 2
values | age_range stringclasses 3
values | phase stringclasses 2
values | normalized_text stringlengths 4 221 |
|---|---|---|---|---|---|---|---|
ZN8WE | Ihe ọṅụṅụ Taiga nọtu adighị ewu ewu n'oge gara aga. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | Ihe onunu Taiga notu adighị ewu ewu n'oge gara aga. | |
GM1LH | Ọ bụ ụmụ akwụkwọ na-akachasi eri indomi. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | O bu umu akwukwo na-akachasi eri indomi. | |
R9ZDY | I ga-aga n'ụlọ ha, rịọ ya mgbahara maka ebubo i boro ya. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | I ga-aga n'ulo ha, rịo ya mgbahara maka ebubo i boro ya. | |
9ABCD | Ịzụ azụ na-enye ego rinne | igbo | female | 18-29 | phase 2 | Ịzu azu na-enye ego rinne | |
V6609 | Mba, enweghị m data | igbo | female | 6-17 | phase 1 | Mba, enweghị m data | |
15P38 | A kagburu akwụkwọ ikpe ahụ ụnyahụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | A kagburu akwukwo ikpe ahu unyahu. | |
0ULY9 | Anyị na-eji ube bekee ata achịcha. | igbo | female | 30-over | phase 1 | Anyị na-eji ube bekee ata achịcha. | |
Y5NE0 | ọ ga-ewe anyị obere oge ma ọ bụrụ na anyị jiri ụgbọ elu gaa mba ọzọ | igbo | female | 18-29 | phase 2 | o ga-ewe anyị obere oge ma o buru na anyị jiri ugbo elu gaa mba ozo | |
CP6G2 | Nne m ga-enye m ite anọ ma mụ gbaa nkwụ. | igbo | female | 30-over | phase 1 | Nne m ga-enye m ite ano ma mu gbaa nkwu. | |
DWOV4 | O jiri ehi kwa nna ya nwụrụ anwụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | O jiri ehi kwa nna ya nwuru anwu. | |
KT0CR | "Jiri agụba ịsị ahụ kpụọ isi ugbu a!" Uchenna na-aba. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | "Jiri aguba ịsị ahu kpuo isi ugbu a!" Uchenna na-aba. | |
2PRGF | N'ọdịnihu, ego narị naira abụọ nwere ike ọ gaghị adị ọzọ na Naijiria. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | N'odịnihu, ego narị naira abuo nwere ike o gaghị adị ozo na Naijiria. | |
L10NE | Agbakọba paakị bụ na Ọnịcha ka ọ dị. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | Agbakoba paakị bu na Onịcha ka o dị. | |
SSW3K | Ee, enwere m rula. | igbo | female | 30-over | phase 1 | Ee, enwere m rula. | |
9U2I2 | Ọbá akwụkwọ ụlọ akwụkwọ bụ nchịkọta akwụkwọ na ihe maka ụmụ akwụkwọ iji mụọ ma mee nyocha | igbo | male | 18-29 | phase 1 | Oba akwukwo ulo akwukwo bu nchịkota akwukwo na ihe maka umu akwukwo iji muo ma mee nyocha | |
T5TKS | Ugboro ole ka ị ji akwụkwọ nri sie nri? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | Ugboro ole ka ị ji akwukwo nri sie nri? | |
BCWQZ | Unu erila apụl! | igbo | female | 18-29 | phase 1 | Unu erila apul! | |
VH2YZ | Azụtara m akwụkwọ aja maka tebụl . | igbo | female | 18-29 | phase 2 | Azutara m akwukwo aja maka tebul . | |
7USD5 | E nyere anyị ngajị ofe dịka ihe onyinye. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | E nyere anyị ngajị ofe dịka ihe onyinye. | |
T8I8B | ee, emeka ga-ebute mgbanaka n'elekere iri | igbo | female | 18-29 | phase 1 | ee, emeka ga-ebute mgbanaka n'elekere iri | |
4IE4O | Nri ọtịta gụnyere osikapa, agwa, odudu, ji, ede | igbo | female | 18-29 | phase 1 | Nri otịta gunyere osikapa, agwa, odudu, ji, ede | |
TBT1N | Pọpọ ahụ mere m dị ike. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | Popo ahu mere m dị ike. | |
NKC6F | Gbaa mbọ hụ na ị zụrụ ụmụ nwanne gị bisikiiti echi! | igbo | male | 18-29 | phase 1 | Gbaa mbo hu na ị zuru umu nwanne gị bisikiiti echi! | |
W1EYZ | Ị hụrụ prịnsịpa n'ụtụtụ? | igbo | female | 30-over | phase 1 | Ị huru prịnsịpa n'ututu? | |
INBRC | Ọtụtụ mmadụ ga-abịa emume nwa ọhụrụ Emeka. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | Otutu mmadu ga-abịa emume nwa ohuru Emeka. | |
7USD5 | Ọtụtụ ndị egwu na-abịa n'ihu dị mma. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | Otutu ndị egwu na-abịa n'ihu dị mma. | |
QVYBF | Nwanne mama gị ọ̀ gara leta gị n'ụlọ akwụkwọ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | Nwanne mama gị o gara leta gị n'ulo akwukwo? | |
O9S6N | Ọtụtụ mmadụ anwụọla site n'ịgba ohu n'afọ gara aga. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | Otutu mmadu anwuola site n'ịgba ohu n'afo gara aga. | |
CGWRV | Mụ na enyi m nwanyị mbụ kparịtara inwe mmekọahụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | Mu na enyi m nwanyị mbu kparịtara inwe mmekoahu. | |
ZWF35 | Agaghị m erinwu ofe onye yoroba siri | igbo | male | 18-29 | phase 1 | Agaghị m erinwu ofe onye yoroba siri | |
64B0I | Ike na ndị enyi ya gara ụka ụbọchị ụka gara aga. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | Ike na ndị enyi ya gara uka ubochị uka gara aga. | |
41BS3 | Ee, ọ chọrọ udiri isi Hida Basi kọnro | igbo | female | 6-17 | phase 1 | Ee, o choro udiri isi Hida Basi konro | |
VH2YZ | Onyeisi ndị brigedi ahụ tiri mkpu ka ndị brigedi nọgharịa. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | Onyeisi ndị brigedi ahu tiri mkpu ka ndị brigedi nogharịa. | |
TTFVW | N'afọ iri na asatọ na iri itoolu na anọ mbụ ụlọ akụ bịara Naịjirịa. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | N'afo iri na asato na iri itoolu na ano mbu ulo aku bịara Naịjirịa. | |
9ABCD | Egwu ọdịnaala na-atọ ụtọ na ntị. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | Egwu odịnaala na-ato uto na ntị. | |
2PRGF | Oke nyere ndi mmadu onyinye ekeresimesi gara aga. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | Oke nyere ndi mmadu onyinye ekeresimesi gara aga. | |
M39YY | Ịnyịnya ibu na-ebu ibu. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | Ịnyịnya ibu na-ebu ibu. | |
UVJWO | Ọ bụ yunifọm ka eji ama ụlọ akwụkwọ dị iche iche n'ụzọ. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | O bu yunifom ka eji ama ulo akwukwo dị iche iche n'uzo. | |
G3BQA | Ndị Igbo kwenyere na nwatakịrị jị ọkpa pụta ụwa mere arụ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | Ndị Igbo kwenyere na nwatakịrị jị okpa puta uwa mere aru | |
OYVSJ | Kedu ka ị ga-esi akụ mkpụrụ n'enweghị ala? | igbo | female | 30-over | phase 2 | Kedu ka ị ga-esi aku mkpuru n'enweghị ala? | |
P7MVH | Daalụ ọrụ ka ana asị onye dị ike ọrụ | igbo | female | 30-over | phase 2 | Daalu oru ka ana asị onye dị ike oru | |
XKQ7E | Kpọta onye ohi ahụ n'ama obodo ugbu a! | igbo | male | 30-over | phase 1 | Kpota onye ohi ahu n'ama obodo ugbu a! | |
U35VX | "Kpaa akpa ahụ ọsọọsọ," ka m gwara ya oge m zutere ya ụnyaahụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | "Kpaa akpa ahu osooso," ka m gwara ya oge m zutere ya unyaahu. | |
V5U23 | Akwụkwọ nsọ gwara anyị ka anyi rubere nne na nna anyi isi. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | Akwukwo nso gwara anyị ka anyi rubere nne na nna anyi isi. |